Good morning - Ụtụtụ ọma
How are we all doing? Going forward we shall use our daily checkin to learn simple one off word phrase or sentence that are frequently used in everyday communication in Igbo home and community.
I encourage everybody to engage in the activities.
Thanks
Kedụnụ ka anyị niile melụ? Site taa gaba anyị ga eji ịjụ ase a kwa ụbọchị wee na-amụ obere okwu ana-ekwu kwa daa n’ụlọ na n’ogbe.
Bikonu, ka anyị niile soro wee n’eme ihe ọmime a.
Dalụ
1
0 comments
Rita Johnson
4
Good morning - Ụtụtụ ọma
powered by
LLSiHub
skool.com/llsihub-8887
Speak Igbo with confidence.
Real phrases, real meaning, real conversations for beginners, diaspora & families.
Join Us @LLSiHub
Bịa Soro Anyị Sụọ Igbo
Build your own community
Bring people together around your passion and get paid.
Powered by